Ihu mbụ

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nnọọ na Wịkịpidia Ìgbo,
ịhẹ njikọta edemede onye ọbụla nwere òhèrè imezi.

Édémédé egosipụtara
Cosmas Maduka

Cosmas Maduka (a mụrụ na Disemba 24, 1958) CON bụ onye ọchụnta ego Naijiria na onye ọrụ ebere, onye nguzobe, onye isi na onye isi oche nke Coscharis Group. N'afọ 2015, e gosipụtara Maduka na Forbes Afrika TV Series Worst Day ya na Peace Hydeʹ ma mee atụmatụ na ọ ga-aba $ 500million USD ma kọkwa na Ifeanyi Ubah nke Capital Oil and Gas ghọgburu ya wee napụ ya ego N21 ijeri na azụmahịa ha mekọrọ Maduka bu onye Igbo kweyere na Kraist si Nnewi, Anambra State n'ezinụlọ Maazị Peter na Oriakụ Rose Maduka, amuru ya na obodo Jos nke di na Naijiria

...Gaa n'ihu ịgụ édémédé à

Foto egosipụtara
Uwe omenala Benin- nwanyi

Obodo Benin bụ isi obodo na obodo kachasị ukwuu na Edo Steeti, Nigeria. Ọ bụ obodo nke anọ kachasị ukwuu na Naịjirịa dịka ọnụ ọgụgụ afọ 2006 si dị. Ọ dị ihe dị ka kilomita 40 (25mi ) n'ebe ugwu nke Osimiri Benin na kilomita 320 (200 mi) site n'okporo ụzọ n'ebe ọwụwa anyanwụ Lagos. Benin City bụ etiti ụlọ ọrụ rọba nke Naịjirịa, mmepụta mmanụ bụkwa ọrụ dị mkpa na obodo Benin. Obodo a bụ ebe obibi kachasị mkpa nke alaeze Edo nke Benin, nke nwere ọganihu n'oge narị afọ nke 13 ruo 19. Ọ nwere mmekọrịta azụmahịa dị mkpa na Portugal n'ime narị afọ ndị gara aga.

Lee fòtó ndị ọzọ na Commons.
Ọ bụrụ na ị nwèrè Árò, édémédé, mà ọ bụ foto ị choro kà egosi na peeji à, biko depụta ha ebe à

Ị mà na...
Uwe omenala ndi Achi Igala
  • Ala eze Igala bụ otu n'ime ala eze kacha ochie na nke kacha ibu na Naijiria, nwere ogologo oge ọchịchị nke malitere na narị afọ nke asaa.
  • Ndị Igala na-enwe ọtụtụ mmemme n’ime afọ niile, dịka mmemme Ibegwu, mmemme Omaba, mmemme Ocho, na mmemme Iyale.
  • Ndị Igala na-eji agba dị iche iche. Agba ndị kacha pụta n'uwe ha bụ oji na edo edo nwere ụfọdụ eriri ọcha, ma nke n'acha anụnụ anụnụ ma ọ bụ akwụkwọ ndụ akwụkwọ ndụ. Ha kwenyere na edo edo na-anọchi anya ebe obibi na oji na-anọchi anya ọganihu na akụnụba
  • A na-eji igụ egwu ọdịnala na igba egwu mara ndị Igala, ngwa egwu nke ha na-ejikarị akụ egwu bụ́ ndị dị ka ịgbà, ọjà, na ndi ozo.

Árò gị
Ị nwèrè árò, édémédé mà ọ bụ foto ị chọrọ ka egosi n'ihụ mbụ à, biko gbaa mbò ka ị depụta, kọwaa na tinye njikọ há na peeji ákụkọ à

Sonye anyị
Mmanya nkwụ

NNỌỌ!
Ị na-agụ, na-ede, na-atụgharịkwa asụsụ igbo? Anyị chọrọ enyemaka gị!

Anyị jikọta ákà ọnụ, anyị ga emepụta ihe dị ukwu!

Ọrụ Wikimedia ndị ọzọ

Ọ bụ ndị editọ afọ ofufo na-ede Wikipedia, Wikimedia Foundation na-akwado ya, ọgbakọ anaghị akwụ ụgwọ nke na-anabatakwa ọtụtụ ndị ọrụ afọ ofufo maka ịmepụta ihe n'ọrụ Wikimedia ọzọ: anyị nwere Wiktionary na Wikiquote n'Igbo mana ọrụ Wikimedia ndị ọzọ edere n'okpuru ebe à dị na Bekee

Wikipedia asụsụ ọzọ na Africa