Ihu mbụ
Cosmas Maduka (a mụrụ na Disemba 24, 1958) CON bụ onye ọchụnta ego Naijiria na onye ọrụ ebere, onye nguzobe, onye isi na onye isi oche nke Coscharis Group. N'afọ 2015, e gosipụtara Maduka na Forbes Afrika TV Series Worst Day ya na Peace Hydeʹ ma mee atụmatụ na ọ ga-aba $ 500million USD ma kọkwa na Ifeanyi Ubah nke Capital Oil and Gas ghọgburu ya wee napụ ya ego N21 ijeri na azụmahịa ha mekọrọ Maduka bu onye Igbo kweyere na Kraist si Nnewi, Anambra State n'ezinụlọ Maazị Peter na Oriakụ Rose Maduka, amuru ya na obodo Jos nke di na Naijiria ...Gaa n'ihu ịgụ édémédé àObodo Benin bụ isi obodo na obodo kachasị ukwuu na Edo Steeti, Nigeria. Ọ bụ obodo nke anọ kachasị ukwuu na Naịjirịa dịka ọnụ ọgụgụ afọ 2006 si dị. Ọ dị ihe dị ka kilomita 40 (25mi ) n'ebe ugwu nke Osimiri Benin na kilomita 320 (200 mi) site n'okporo ụzọ n'ebe ọwụwa anyanwụ Lagos. Benin City bụ etiti ụlọ ọrụ rọba nke Naịjirịa, mmepụta mmanụ bụkwa ọrụ dị mkpa na obodo Benin. Obodo a bụ ebe obibi kachasị mkpa nke alaeze Edo nke Benin, nke nwere ọganihu n'oge narị afọ nke 13 ruo 19. Ọ nwere mmekọrịta azụmahịa dị mkpa na Portugal n'ime narị afọ ndị gara aga. Lee fòtó ndị ọzọ na Commons.Ọ bụrụ na ị nwèrè Árò, édémédé, mà ọ bụ foto ị choro kà egosi na peeji à, biko depụta ha ebe à
Ị nwèrè árò, édémédé mà ọ bụ foto ị chọrọ ka egosi n'ihụ mbụ à, biko gbaa mbò ka ị depụta, kọwaa na tinye njikọ há na peeji ákụkọ à |
|