Ihu mbụ

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search
Nnọọ na Wịkịpidia Ìgbo,
ịhẹ njikọta edemede onye ọbụla nwere òhèrè imezi.
Édémédé akachasị gụọ

Abuja – Ali Nuhu – Jim Iyke – Davido – Lagos – Wikimedia Foundation – Jamila Nagudu – Nairaland – Omenala – Burna Boy – Ghana – Njikọ̀taọ̀hà – Obodoézè Nà Ofú – Rukayya Dawayya - Yukrain - Game of Thrones – Netherlands – Football – Italy – Kizz Daniel


Édémédé egosipụtara
ọkọlọtọ Olympic

Chioma Ajunwa-Opara, MON (Amụrụ 25 Desemba, n'afọ 1970) – aha eji mara ya bụ Chioma Ajunwa. Ọ bụ onye Naịjirịa na emere ha ihe egwụregwụ sụpọtụ nke a na akpọ "long jump" n'olu Bekee. Na ndọghachi azụ nile ọ gabigara na ọrụ ya, ụwa matara ya mgbe o ritere Ọlaedo na ihe egwụregwụ a n'akpo "Olympics", nke a mere o jiri bụrụ onye mbụ ritere ọlaedo na Naịjirịa na oge egwụregwụ nke akpọrọ "Summer Olympics" na afọ 1996 na ebe a na akpọ Atlanta. Ajụnwa bụ nwanyi mbụ na Afrika ritere ọlaedo na ụdi egwụregwụ a. Ajụnwa bụkwa onye Ụwe ojii na Naijiria.


...Gaa n'ihu ịgụ édémédé à

Foto egosipụtara
Ikpirikpi ọgụ- egwu agha ndị Ohafia

Ikpirikpi Ọgụ bụ egwu na-ewu ewu a na agba n'ọtụtụ ebe na Ọwụwa Anyanwụ Naịjirịa . Egwu a, ntọnala ya si na obodo Ohafia, ọ bụ ndi dimpka bu akpụ-obi na agba ya igosị ike ha na igba dimkpa na agha na oge gbo. Dika etu esi kọ akụkọ ya, ndị nna nna Ohafia bụ ndị ama- ama dị ka ndị dimkpa na-agha ndị nọ na njikere mgbe niile isonye mgbe agha. Ọdinala ndi agha Ohafia nke bụ otu n'ime njirimara ndi Ọhafia gbadoro ụkwụ na emume ngosị nke ikpirikpi ogu.

Ọ bụrụ na ị nwèrè Árò, édémédé, mà ọ bụ foto ị choro kà egosi na peeji à, biko depụta ha ebe à.

Ị mà na...
Ebeobibi Mali
  • Ndị Afrika bụ ndị kacha dị iche iche n'ụwa.
  • Afrịka bụ ebe obibi nke mmadụ mbụ nke a nyere aha bụ Motherland pụtara ọhụrụ. Kọntinenti a nwere akụkọ ihe mere eme kachasị ogologo. Ndị Afrika anọọla ogologo oge
  • Ụfọdụ nnukwu mmepe Afrika ama ama dị ka Nnukwu Alaeze Ukwu Benin, Egypt ochie, Alaeze Ukwu Mali, Alaeze Ukwu Songhai, Alaeze Nri, Garamantes, Alaeze Ukwu Kanem-Bornu, Alaeze Luba, Alaeze Makuria, Ala Punt na ọtụtụ ndị. Nnukwu mmepeanya Afrịka ndị ọzọ nwere obodo a haziri ahazi nke mepere emepe, na-azụkwa ahịa nke ọma.
  • A na-ekwu na Afrika nwere akụkọ ihe mere eme kacha ochie n'ụwa. Isi mmalite nke ọtụtụ ọganihu mmadụ sitere na Afrika
.

Árò gị
Ị nwèrè árò, édémédé mà ọ bụ foto ị chọrọ ka egosi n'ihụ mbụ à, biko gbaa mbò ka ị depụta, kọwaa na tinye njikọ há na peeji ákụkọ à

Sonye anyị
Ọjị (Kolanut)

NNỌỌ!
Ị na-agụ, na-ede, na-atụgharịkwa asụsụ igbo? Anyị chọrọ enyemaka gị!

Anyị jikọta ákà ọnụ, anyị ga emepụta ihe dị ukwu!

Ọrụ Wikimedia ndị ọzọ

Ọ bụ ndị editọ afọ ofufo na-ede Wikipedia, Wikimedia Foundation na-akwado ya, ọgbakọ anaghị akwụ ụgwọ nke na-anabatakwa ọtụtụ ndị ọrụ afọ ofufo maka ịmepụta ihe n'ọrụ Wikimedia ọzọ: anyị nwere Wiktionary na Wikiquote n'Igbo mana ọrụ Wikimedia ndị ọzọ edere n'okpuru ebe à dị na Bekee

Wikipedia asụsụ ọzọ na Africa