Ihu mbụ

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search
Nnọọ na Wịkịpidia Ìgbo,
ịhẹ njikọta edemede onye ọbụla nwere òhèrè imezi.
Édémédé akachasị gụọ

Abuja – Ali Nuhu – Jim Iyke – Davido – Lagos – Wikimedia Foundation – Jamila Nagudu – Nairaland – Omenala – Burna Boy – Ghana – Njikọ̀taọ̀hà – Obodoézè Nà Ofú – Rukayya Dawayya - Yukrain - Game of Thrones – Netherlands – Football – Italy – Kizz Daniel


Édémédé egosipụtara
Chet Anekwe

Chet Anekwe Amụrụ ya na Naijiria mana o tolitere na New York City, United States, Anekwe bịara bụrụ onye ama ama na ụlọ ọrụ ihe nkiri nke Hollywood ka ọ rụchara ọrụ dị ka Service Man (onye oru nwoke) na usoro ihe onyonyo Amerika, nke akpọrọ New Girl. Ọ na-egosipụta ugbu a dị ka Efe Omowale na sitcom telivishọn America, Tyler Perry's Assisted Living. O mela otụtụ ihe nkiri site n'afọ 2001 rụọ ugbu a, dị ka; Sheena (usoro TV), Shpionskie igry: Nelegal, Dream Job (usoro TV), Phat Girlz, 30 Days, na ndị ọzọ.


...Gaa n'ihu ịgụ édémédé à

Foto egosipụtara
Mkpụrụ nkwụ (áki) agbasara ka ọ kpọọ akpọ

Áki bụ mkpụrụ nke nọ n'ime mkpụrụ nkwụ a na ata-ata . Mkpụrụ osisi nkwụ a na-enweta mmanụ abụọ dị iche: mmanụ nkwụ na- esite na ụru nkwụ mpụta, yana elu-áki nke na-esi na ákì pụta. Avuvu ákì bụ ihe na-afọ ma apipụtacha mmanụ na ákì akwọrọ-akwọ, nke a na aghọ erimeri ehi ma ọ bụ ejiri ya na-emeho ọkụ ma na-akwanyekwa ọkụ n'ime obodo.

Ọ bụrụ na ị nwèrè Árò, édémédé, mà ọ bụ foto ị choro kà egosi na peeji à, biko depụta ha ebe à.

Ị mà na...
Nne na nwa agbụrụ Namibia Himba
  • Afrika nwere obodo kacha ibu nke bụ Cairo, Ijipt. O nwere ndi mmadu nde 9.2.
  • Obodo kachasị na Africa bụ Algeria, o nwere square kilomita 919,595.
  • Akụkọ ihe mere eme nke Afrịka nke edere na-amalite na narị afọ nke BC anọ site na mmepeanya ndị Ijipt. N'ime narị afọ ndị gafeworonụ, ọtụtụ obodo dị iche iche malitere ịbanye na kọntinent ahụ na-emepụta omenala na okpukpe dị iche iche na-agbasa na mpaghara dị iche iche nke Africa.
  • Iji chebe akpụkpọ ahụ ha maka ịpụ n'anyanwụ, ndị Himba nke dị n'ebe ugwu Namibia na-eji otjize ekpuchi onwe ha. Otjize bụ ngwakọta nke ala na-acha uhie uhie na abụba mmiri ara ehi, n'ihi ya, akpụkpọ ahụ na-acha ọbara ọbara. Ha na-ejikwa ntụ osisi na-asachapụ ntutu isi n’ihi na mmiri dị ụkọ.
.

Árò gị
Ị nwèrè árò, édémédé mà ọ bụ foto ị chọrọ ka egosi n'ihụ mbụ à, biko gbaa mbò ka ị depụta, kọwaa na tinye njikọ há na peeji ákụkọ à

Sonye anyị
Ọjị (Kolanut)

NNỌỌ!
Ị na-agụ, na-ede, na-atụgharịkwa asụsụ igbo? Anyị chọrọ enyemaka gị!

Anyị jikọta ákà ọnụ, anyị ga emepụta ihe dị ukwu!

Ọrụ Wikimedia ndị ọzọ

Ọ bụ ndị editọ afọ ofufo na-ede Wikipedia, Wikimedia Foundation na-akwado ya, ọgbakọ anaghị akwụ ụgwọ nke na-anabatakwa ọtụtụ ndị ọrụ afọ ofufo maka ịmepụta ihe n'ọrụ Wikimedia ọzọ: anyị nwere Wiktionary na Wikiquote n'Igbo mana ọrụ Wikimedia ndị ọzọ edere n'okpuru ebe à dị na Bekee

Wikipedia asụsụ ọzọ na Africa