Chicago

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search
Chicago

Chicago bu ama ukwu kárírí ívu mádu na Njikota Obodo Amerika, na etítì ama sárá nke Illinois, nke bu ótụ na ùwà kárírí madu. Bu ama oganiru, Illinois nwèrè íké na áhiá ùwà nílé, nká, oménàlà, ndọùwé, ọtúihe, ómúmú, na mmemmé. Ka onye jídéré Íshí Ọtú Mbà, ọ di kwà mkpà na ihe ne me na ùwà. Ha na kpo ámá nke The Windy City ma ọ bu City of Chicago Í me ka ya na nkeji obodo Illinois gị dị ichè, nke ọ nọr.