Seattle

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search
Seattle shí ugbo mmiri

Seattle bu ama ukwu di ukwu-ukwu di kwa na olile anyanwu nke kárá ama ndi ozor na Amerikạ. O bu kwa ama ka I di ukwu na Washington. Uzor Mmmiri nor na àlà di sere nse ime Puger Souns an Mmiri Washington, di 100 miles na nleda anyanwu nkeji Kánada na Amerikạ, ha kporo amaá shi áhà Ozor Seattle, nke mdo Duwamish na Suquamish. Seattle bu mkpuru ama saraasá nke Seattle-Tacoma-Bellvue, nke iri na ise di ukwu, na nke ukwu di na olile odida anyanwu. O nwere madu rúrú nde anó.

Lee nke ozo[mèzi | mèzi mkpụrụ]